34 Onye mbịarambịa nke bi dị ka ọbịa n’etiti unu ga-adịrị unu ka nwa afọ; unu ga-ahụkwa ya n’anya dị ka onwe unu,+ n’ihi na unu ghọrọ ndị mbịarambịa n’ala Ijipt.+ Abụ m Jehova bụ́ Chineke unu.
47 Sọl wee malite ịchị Izrel,+ na-ebuso ndị iro ya niile agha gbaa gburugburu, Moab+ na ụmụ Amọn+ na Idọm+ na ndị eze Zoba+ nakwa ndị Filistia;+ ebe ọ bụla o chere ihu, ya alaa ha n’iyi.+