1 Samuel 23:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 E mesịa, ndị Zif+ gakwuuru Sọl na Gibia,+ sị: “Ị̀ makwa na Devid zoro+ n’ebe dị anyị nso nke siri ike mbanye, na Horesh,+ n’ugwu Hakaịla,+ nke dị n’akụkụ aka nri Jeshaịmọn?+ 1 Samuel 26:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ka oge na-aga, ndị Zif+ bịakwutere Sọl n’ime Gibia,+ sị: “Ị̀ makwa na Devid zoro n’ugwu Hakaịla+ nke chere Jeshaịmọn+ ihu?”
19 E mesịa, ndị Zif+ gakwuuru Sọl na Gibia,+ sị: “Ị̀ makwa na Devid zoro+ n’ebe dị anyị nso nke siri ike mbanye, na Horesh,+ n’ugwu Hakaịla,+ nke dị n’akụkụ aka nri Jeshaịmọn?+
26 Ka oge na-aga, ndị Zif+ bịakwutere Sọl n’ime Gibia,+ sị: “Ị̀ makwa na Devid zoro n’ugwu Hakaịla+ nke chere Jeshaịmọn+ ihu?”