16 ka ha wee mee ka ala ha bụrụ ihe ijuanya,+ nke a ga na-afụrụ mkpọrọhịhị ruo mgbe a na-akaghị aka.+ Onye ọ bụla nke na-agafere ya ga-ekporopụ anya na-ele ya, fufeekwa n’isi.+
10 ka ha guzo n’ebe dị anya n’ihi egwu ha na-atụ maka ahụ́ a na-emekpa ya ma na-asị,+ ‘Ewoo, ewoo, gị obodo ukwu,+ bụ́ Babịlọn, gị obodo dị ike, n’ihi na n’otu awa ka e mezuru ikpe e kpere gị!’+