Ọpụpụ 15:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jehova, ònye n’ime chi niile dị ka gị?+Ònye dị ka gị, gị onye dị nsọ nke ukwuu?+Onye a ga-eji abụ otuto+ tụọ egwu ya,+ Onye na-eme ihe dị ịtụnanya.+ Abụ Ọma 72:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ka Jehova Chineke, bụ́ Chineke Izrel, bụrụ onye a gọziri agọzi,+Onye naanị ya na-arụ ọrụ dị ebube.+ Abụ Ọma 86:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ dịghị onye dị ka gị n’etiti chi niile, Jehova,+Ọ dịghịkwa ọrụ yiri ọrụ gị.+ Abụ Ọma 89:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi na ònye ka a pụrụ iji tụnyere Jehova n’eluigwe?+Ònye n’etiti ụmụ Chineke dị ka Jehova?+ Aịzaya 40:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ònye ka unu pụrụ iji Chineke tụnyere,+ oleekwa ihe unu pụrụ ịsị na o yiri?+ Jeremaya 10:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ̀ dị onye na-agaghị atụ egwu gị,+ gị Eze mba niile?+ N’ihi na ọ bụ gị ka e kwesịrị ịtụ egwu; n’ihi na o nwetụdịghị onye dị ka gị n’etiti ndị niile maara ihe ná mba dị iche iche nakwa n’alaeze ha niile.+
11 Jehova, ònye n’ime chi niile dị ka gị?+Ònye dị ka gị, gị onye dị nsọ nke ukwuu?+Onye a ga-eji abụ otuto+ tụọ egwu ya,+ Onye na-eme ihe dị ịtụnanya.+
18 Ka Jehova Chineke, bụ́ Chineke Izrel, bụrụ onye a gọziri agọzi,+Onye naanị ya na-arụ ọrụ dị ebube.+
7 Ọ̀ dị onye na-agaghị atụ egwu gị,+ gị Eze mba niile?+ N’ihi na ọ bụ gị ka e kwesịrị ịtụ egwu; n’ihi na o nwetụdịghị onye dị ka gị n’etiti ndị niile maara ihe ná mba dị iche iche nakwa n’alaeze ha niile.+