Diuterọnọmi 13:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ọ dịghịkwa nke ọ bụla n’ime ihe a ga-ebibi ebibi nke ị ga-ewere,+ ka iwe dị ọkụ nke Jehova na-ewe wee dajụọ,+ ka o wee meere gị ebere,+ gosikwa gị obi ebere ma mee ka ị mụbaa, dị nnọọ ka ọ ṅụụrụ nna nna gị hà n’iyi.+ Aịzaya 12:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ị ga-asịkwa n’ụbọchị ahụ:+ “M ga-ekele gị, Jehova, n’ihi na ọ bụ ezie na i wesoro m iwe, iwe gị dajụrụ,+ i wee kasie m obi.+
17 Ọ dịghịkwa nke ọ bụla n’ime ihe a ga-ebibi ebibi nke ị ga-ewere,+ ka iwe dị ọkụ nke Jehova na-ewe wee dajụọ,+ ka o wee meere gị ebere,+ gosikwa gị obi ebere ma mee ka ị mụbaa, dị nnọọ ka ọ ṅụụrụ nna nna gị hà n’iyi.+
12 Ị ga-asịkwa n’ụbọchị ahụ:+ “M ga-ekele gị, Jehova, n’ihi na ọ bụ ezie na i wesoro m iwe, iwe gị dajụrụ,+ i wee kasie m obi.+