Abụ Ọma 30:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Olee uru ọbara m bara ma m gbadaa n’olulu?+Ájá ọ̀ ga-eto gị?+ Ọ̀ ga-akọ banyere eziokwu gị?+ Abụ Ọma 115:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ndị nwụrụ anwụ adịghị eto Jaa,+Onye ọ bụla nke na-agbada n’ebe ịnọ duu adịghịkwa eto ya.+ Aịzaya 38:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ihi na ọ bụghị Shiol pụrụ ito gị;+ ọnwụ apụghị ịja gị mma.+Ndị na-agbada n’olulu apụghị iji nchekwube na-ele anya ikwesị ntụkwasị obi gị.+
18 N’ihi na ọ bụghị Shiol pụrụ ito gị;+ ọnwụ apụghị ịja gị mma.+Ndị na-agbada n’olulu apụghị iji nchekwube na-ele anya ikwesị ntụkwasị obi gị.+