Ọpụpụ 32:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Jehova wee malite ịgbanwe obi ya banyere ihe ọjọọ o kwuru na ọ ga-eme ndị ya.+ Diuterọnọmi 13:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ọ dịghịkwa nke ọ bụla n’ime ihe a ga-ebibi ebibi nke ị ga-ewere,+ ka iwe dị ọkụ nke Jehova na-ewe wee dajụọ,+ ka o wee meere gị ebere,+ gosikwa gị obi ebere ma mee ka ị mụbaa, dị nnọọ ka ọ ṅụụrụ nna nna gị hà n’iyi.+ Diuterọnọmi 32:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 N’ihi na Jehova ga-ekpe ndị ya ikpe,+Ọ ga-enwekwa mwute maka ndị ohu ya,+N’ihi na ọ ga-ahụ na ha enwekwaghị enyemaka,Naanị ihe e nwere bụ onye na-enweghị enyemaka na onye na-abaghị n’ihe. Abụ Ọma 135:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ihi na Jehova ga-ekpechite ọnụ ndị ya,+Ọ ga-enwekwa ọmịiko n’ebe ndị ohu ya nọ.+ Emọs 7:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jehova wee gbanwee obi ya banyere ihe a.+ “Ọ gaghị eme,” ka Jehova kwuru.
17 Ọ dịghịkwa nke ọ bụla n’ime ihe a ga-ebibi ebibi nke ị ga-ewere,+ ka iwe dị ọkụ nke Jehova na-ewe wee dajụọ,+ ka o wee meere gị ebere,+ gosikwa gị obi ebere ma mee ka ị mụbaa, dị nnọọ ka ọ ṅụụrụ nna nna gị hà n’iyi.+
36 N’ihi na Jehova ga-ekpe ndị ya ikpe,+Ọ ga-enwekwa mwute maka ndị ohu ya,+N’ihi na ọ ga-ahụ na ha enwekwaghị enyemaka,Naanị ihe e nwere bụ onye na-enweghị enyemaka na onye na-abaghị n’ihe.