Job 13:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ma unu na-aghagide m ụgha;+Unu bụcha ndị dibịa na-abaghị uru.+ Abụ Ọma 86:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Chineke, ndị mpako ebiliwo imegide m;+Ìgwè ndị na-eme ihe n’aka ike na-achọ mkpụrụ obi m,+Ha adịghịkwa eme ka ị nọrọ n’ihu ha.+ Abụ Ọma 109:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi na ọnụ onye ajọ omume nakwa ọnụ onye aghụghọ ekwuwo okwu megide m.+Ha ejiriwo ire okwu ụgha kwuo okwu banyere m;+ Abụ Ọma 119:51 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 51 Ndị mpako akwawo m emo gabiga ókè.+Ma esighị m n’iwu gị pụọ.+
14 Chineke, ndị mpako ebiliwo imegide m;+Ìgwè ndị na-eme ihe n’aka ike na-achọ mkpụrụ obi m,+Ha adịghịkwa eme ka ị nọrọ n’ihu ha.+
2 N’ihi na ọnụ onye ajọ omume nakwa ọnụ onye aghụghọ ekwuwo okwu megide m.+Ha ejiriwo ire okwu ụgha kwuo okwu banyere m;+ Abụ Ọma 119:51 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 51 Ndị mpako akwawo m emo gabiga ókè.+Ma esighị m n’iwu gị pụọ.+