10 N’ihi na i chefuola+ Chineke nke nzọpụta gị;+ i chetaghịkwa Oké Nkume+ nke bụ́ ebe gị e wusiri ike. Ọ bụ ya mere i ji kụọ osisi mara mma n’ubi, kụọkwa okporo osisi ndị mba ọzọ na ya.
21 A nụwo mkpọtụ, ịkwa ákwá, na arịrịọ ụmụ Izrel na-arịọ n’ụzọ ndị e ji ụkwụ waa. N’ihi na ha emewo ka ụzọ ha gbagọọ agbagọ;+ ha echefuwo Jehova bụ́ Chineke ha.+