1 Ndị Eze 8:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 “Ma Chineke ọ̀ ga-ebi n’elu ala n’ezie?+ Lee! Eluigwe,+ ee, eluigwe nke eluigwe+ apụghị ịba gị,+ ma ya fọdụzie ụlọ+ a m wuru! Abụ Ọma 135:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ka e si na Zayọn gọzie Jehova,+Bụ́ onye bi na Jeruselem.+Toonụ Jaa!+
27 “Ma Chineke ọ̀ ga-ebi n’elu ala n’ezie?+ Lee! Eluigwe,+ ee, eluigwe nke eluigwe+ apụghị ịba gị,+ ma ya fọdụzie ụlọ+ a m wuru!