Jenesis 28:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Lee, m nọnyeere gị, m ga-echebekwa gị n’ụzọ niile ị na-aga, m ga-akpọghachikwa gị n’ala a,+ n’ihi na agaghị m ahapụ gị ruo mgbe m meworo ihe m gwara gị.”+ 2 Samuel 8:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 O wee debe ndị agha na-eche nche n’Idọm.+ O debere ndị agha na-eche nche n’Idọm dum, ndị Idọm niile wee ghọọ ndị na-ejere Devid ozi;+ Jehova wee na-azọpụta Devid n’ebe ọ bụla ọ gara.+ Job 31:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ̀ bụ na ya onwe ya adịghị ahụ ụzọ m,+Na-agụkwa ọbụna nzọụkwụ m niile ọnụ? Abụ Ọma 121:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jehova ga-eche gị nche mgbe ị na-apụ apụ na mgbe ị na-abata abata,+Malite ugbu a gaa n’ihu, ruo mgbe ebighị ebi.+
15 Lee, m nọnyeere gị, m ga-echebekwa gị n’ụzọ niile ị na-aga, m ga-akpọghachikwa gị n’ala a,+ n’ihi na agaghị m ahapụ gị ruo mgbe m meworo ihe m gwara gị.”+
14 O wee debe ndị agha na-eche nche n’Idọm.+ O debere ndị agha na-eche nche n’Idọm dum, ndị Idọm niile wee ghọọ ndị na-ejere Devid ozi;+ Jehova wee na-azọpụta Devid n’ebe ọ bụla ọ gara.+
8 Jehova ga-eche gị nche mgbe ị na-apụ apụ na mgbe ị na-abata abata,+Malite ugbu a gaa n’ihu, ruo mgbe ebighị ebi.+