Diuterọnọmi 32:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Oké Nkume ahụ, ihe zuru okè ka ọrụ ya bụ,+N’ihi na ụzọ ya niile bụ ikpe ziri ezi.+Chineke nke kwesịrị ntụkwasị obi,+ onye ikpe na-ezighị ezi na-adịghị n’ebe ọ nọ;+Onye ezi omume na onye ziri ezi ka ọ bụ.+ 2 Samuel 23:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Chineke Izrel sịrị,Oké Nkume Izrel gwara m, sị,+‘Mgbe onye na-achị ụmụ mmadụ bụ onye ezi omume,+Na-achị n’egwu Chineke,+ Abụ Ọma 18:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jehova bụ nkume m dị elu na ebe m e wusiri ike na Onye na-emere m ụzọ mgbapụ.+Chineke m bụ oké nkume m. M ga-agbaba n’ime ya,+Ọta m na mpi nzọpụta m, bụ́ ebe m dị elu nke e wusiri ike.+ Abụ Ọma 95:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 95 Bịanụ ka anyị tikuo Jehova mkpu ọṅụ!+Ka anyị tikuo Oké Nkume nke nzọpụta anyị mkpu mmeri.+
4 Oké Nkume ahụ, ihe zuru okè ka ọrụ ya bụ,+N’ihi na ụzọ ya niile bụ ikpe ziri ezi.+Chineke nke kwesịrị ntụkwasị obi,+ onye ikpe na-ezighị ezi na-adịghị n’ebe ọ nọ;+Onye ezi omume na onye ziri ezi ka ọ bụ.+
3 Chineke Izrel sịrị,Oké Nkume Izrel gwara m, sị,+‘Mgbe onye na-achị ụmụ mmadụ bụ onye ezi omume,+Na-achị n’egwu Chineke,+
2 Jehova bụ nkume m dị elu na ebe m e wusiri ike na Onye na-emere m ụzọ mgbapụ.+Chineke m bụ oké nkume m. M ga-agbaba n’ime ya,+Ọta m na mpi nzọpụta m, bụ́ ebe m dị elu nke e wusiri ike.+