Jenesis 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 Ná mmalite,+ Chineke+ kere+ eluigwe na ụwa.+ Jenesis 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Chineke wee sị: “Ka e nwee mbara+ n’agbata mmiri ahụ, ka e kewaakwa mmiri na mmiri.”+ Abụ Ọma 33:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ bụ site n’okwu Jehova ka e kere eluigwe,+Ọ bụkwa site na mmụọ nke ọnụ ya ka e kere ihe niile dị n’ime ya.+
6 Ọ bụ site n’okwu Jehova ka e kere eluigwe,+Ọ bụkwa site na mmụọ nke ọnụ ya ka e kere ihe niile dị n’ime ya.+