17 sị: “Anyị na-ekele gị,+ Jehova Chineke, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile,+ Onye dị adị+ na onye dịbu adị, n’ihi na i werewo ike gị dị ukwuu+ wee malite ịchị achị dị ka eze.+
20 “Ṅụrịa ọṅụ, gị eluigwe,+ na unu ndị nsọ+ na unu ndịozi+ na unu ndị amụma n’ihi ihe mere ya, n’ihi na Chineke amawo ya ikpe ma nye ya ntaramahụhụ n’ihi unu!”+