Esta 3:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Mgbe ihe ndị a gasịrị, Eze Ahazuirọs mere ka Heman+ nwa Hamedeta onye agbụrụ Egag+ dị ukwuu, o bulikwara ya n’ọkwá+ ma mee ka ọkwá ya dị elu karịa ndị isi ndị ọzọ ya na ha nọ.+ Ilu 30:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 ohu, mgbe ọ na-achị dị ka eze,+ na onye iberiibe, mgbe o nwere ihe oriri na-ezuru ya;+ Ekliziastis 10:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ahụwo m ka ndị ohu na-agba ịnyịnya ma ndị isi ejiri ụkwụ na-aga dị ka ndị ohu.+
3 Mgbe ihe ndị a gasịrị, Eze Ahazuirọs mere ka Heman+ nwa Hamedeta onye agbụrụ Egag+ dị ukwuu, o bulikwara ya n’ọkwá+ ma mee ka ọkwá ya dị elu karịa ndị isi ndị ọzọ ya na ha nọ.+