Luk 12:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọ sịrị ya: “Nwoke m, ònye mere m ọkàikpe+ ma ọ bụ onye na-ekere unu ihe?” 1 Ndị Tesalonaịka 4:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 ka unu kpebiekwa ibi ndụ n’ụzọ dị nwayọọ+ na ilekwasị anya n’ihe unu na-eme,+ ka unu jirikwa aka unu na-arụ ọrụ,+ dị nnọọ ka anyị nyere unu n’iwu; 1 Pita 4:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Otú ọ dị, ka onye ọ bụla n’ime unu ghara ịta ahụhụ+ n’ihi ịbụ onye na-egbu ọchụ ma ọ bụ onye ohi ma ọ bụ onye ajọ omume ma ọ bụ onye na-enyonye anya n’ihe na-agbasaghị ya.+
11 ka unu kpebiekwa ibi ndụ n’ụzọ dị nwayọọ+ na ilekwasị anya n’ihe unu na-eme,+ ka unu jirikwa aka unu na-arụ ọrụ,+ dị nnọọ ka anyị nyere unu n’iwu;
15 Otú ọ dị, ka onye ọ bụla n’ime unu ghara ịta ahụhụ+ n’ihi ịbụ onye na-egbu ọchụ ma ọ bụ onye ohi ma ọ bụ onye ajọ omume ma ọ bụ onye na-enyonye anya n’ihe na-agbasaghị ya.+