Job 24:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Anya onye na-akwa iko+ anọwo na-echere mgbe chi jiri,+Na-asị, ‘Ọ dịghị anya ga-ahụ m!’+Ọ na-ekpuchikwa ihu ya. Ndị Rom 13:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Chi ejimiwo; chi abọwala.+ Ya mere, ka anyị yipụ ọrụ ndị dịịrị ọchịchịrị,+ ka anyị yirikwa ngwá ọgụ+ nke ìhè. Ndị Efesọs 5:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 kwụsịkwanụ iso ha na-ekere òkè+ n’ọrụ ndị na-adịghị amị mkpụrụ bụ́ ndị dịịrị ọchịchịrị,+ ma, kama nke ahụ, ọbụna na-akatọnụ+ ha,
15 Anya onye na-akwa iko+ anọwo na-echere mgbe chi jiri,+Na-asị, ‘Ọ dịghị anya ga-ahụ m!’+Ọ na-ekpuchikwa ihu ya.
12 Chi ejimiwo; chi abọwala.+ Ya mere, ka anyị yipụ ọrụ ndị dịịrị ọchịchịrị,+ ka anyị yirikwa ngwá ọgụ+ nke ìhè.
11 kwụsịkwanụ iso ha na-ekere òkè+ n’ọrụ ndị na-adịghị amị mkpụrụ bụ́ ndị dịịrị ọchịchịrị,+ ma, kama nke ahụ, ọbụna na-akatọnụ+ ha,