4 Ya mere, m ga-ekwe n’ezie ka obi Fero kpọchie,+ ọ ga-achụwakwa ha, m ga-enwetara onwe m otuto site n’imeri Fero na ìgwè ndị agha ya niile;+ ndị Ijipt ga-amara na mụ onwe m bụ Jehova.”+ Ha wee mee nnọọ otú ahụ.
21 Gịnị? Ọkpụite+ ó nweghị ikike n’ebe ụrọ dị, isi n’otu ụrọ ọ gwakọtara kpụọ otu arịa ka e jiri ya mee ihe kwesịrị nsọpụrụ, kpụọkwa nke ọzọ ka e jiri ya mee ihe na-ekwesịghị nsọpụrụ?+