Ekliziastis 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Mụ onwe m tụgharịrị lee ọrụ niile aka m rụrụ, leekwa ọrụ m gbalịsiri ike rụọ,+ ma, lee! ihe niile bụ ihe efu, bụrụkwa ịchụso ifufe,+ ọ dịghịkwa ihe ọ bụla bara uru n’okpuru anyanwụ.+ Ekliziastis 4:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mụ onwe m ahụwokwa ọrụ niile ndị mmadụ na-arụsi ike, na nkà niile ha ji arụ ọrụ,+ na ọ bụ ịmarịta aka;+ nke a kwa bụ ihe efu, bụrụkwa ịchụso ifufe.
11 Mụ onwe m tụgharịrị lee ọrụ niile aka m rụrụ, leekwa ọrụ m gbalịsiri ike rụọ,+ ma, lee! ihe niile bụ ihe efu, bụrụkwa ịchụso ifufe,+ ọ dịghịkwa ihe ọ bụla bara uru n’okpuru anyanwụ.+
4 Mụ onwe m ahụwokwa ọrụ niile ndị mmadụ na-arụsi ike, na nkà niile ha ji arụ ọrụ,+ na ọ bụ ịmarịta aka;+ nke a kwa bụ ihe efu, bụrụkwa ịchụso ifufe.