Ilu 17:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Gịnị mere ụzọ e si enweta amamihe ji dịrị n’aka onye nzuzu,+ ebe ọ bụ onye na-enweghị uche?+ Ekliziastis 10:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Onye nzuzu na-ekwu ọtụtụ okwu.+ Mmadụ adịghị ama ihe gaje ime; ònyekwa pụrụ ịkọrọ ya ihe ga-eme mgbe ọ na-anọkwaghị?+ Matiu 25:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 “Mgbe ahụ, ọ ga-asị ndị nọ n’aka ekpe ya, ‘Sinụ n’ebe m nọ pụọ,+ unu ndị a bụrụ ọnụ, banyenụ n’ọkụ ebighị ebi+ nke a kwadebeere Ekwensu na ndị mmụọ ozi ya.+
14 Onye nzuzu na-ekwu ọtụtụ okwu.+ Mmadụ adịghị ama ihe gaje ime; ònyekwa pụrụ ịkọrọ ya ihe ga-eme mgbe ọ na-anọkwaghị?+
41 “Mgbe ahụ, ọ ga-asị ndị nọ n’aka ekpe ya, ‘Sinụ n’ebe m nọ pụọ,+ unu ndị a bụrụ ọnụ, banyenụ n’ọkụ ebighị ebi+ nke a kwadebeere Ekwensu na ndị mmụọ ozi ya.+