21 Sọl wee sị: “Emehiewo m.+ Lọta, nwa m Devid, n’ihi na agakwaghị m eme gị ihe ọjọọ, ebe ọ bụ na mkpụrụ obi m dị oké ọnụ ahịa+ n’anya gị taa. Lee! Ezuzuwo m nzuzu, ehiewokwa m ụzọ nke ukwuu.”
12 Ndị na-ekenye ndị m ọrụ na-emesi ha ike, ọ bụkwa ndị inyom na-achị ha.+ Unu ndị m, ndị na-edu unu na-eme ka unu kpafuo,+ ha emewokwa ka ụzọ unu kwesịrị iso gbagwojuo unu anya.+