26 Ozugbo ahụ, nwaanyị nke nwa ya bụ nke dị ndụ sịrị eze (n’ihi na obi nwa+ mewere ya,+ nke mere na ọ sịrị): “Biko,+ onyenwe m! Nyenụ ya nwa ahụ dị ndụ. Unu egbula ya ma ọlị.” Ma nwaanyị nke ọzọ ahụ nọ na-asị: “Ọ gaghị abụ nke gị, ọ gaghịkwa abụ nke m. Kpọwaanụ ya!”+