Abụ Solomọn 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Ụmụ nwaanyị Jeruselem,+ abụ m nwa agbọghọ ojii, ma, m mara mma, m dị ka ụlọikwuu ndị Kida,+ ma, m dị ka ákwà ụlọikwuu+ Sọlọmọn. Abụ Solomọn 6:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 ‘Ònye bụ nwaanyị a+ nke na-eledata anya dị ka chi ọbụbọ,+ nke mara mma dị ka ọnwa gbazuru agbazu,+ nke dị ọcha dị ka anyanwụ na-achasi ike,+ dịkwa ebube dị ka ndị agha gbara ọkọlọtọ gburugburu?’”+
5 “Ụmụ nwaanyị Jeruselem,+ abụ m nwa agbọghọ ojii, ma, m mara mma, m dị ka ụlọikwuu ndị Kida,+ ma, m dị ka ákwà ụlọikwuu+ Sọlọmọn.
10 ‘Ònye bụ nwaanyị a+ nke na-eledata anya dị ka chi ọbụbọ,+ nke mara mma dị ka ọnwa gbazuru agbazu,+ nke dị ọcha dị ka anyanwụ na-achasi ike,+ dịkwa ebube dị ka ndị agha gbara ọkọlọtọ gburugburu?’”+