15 onye mere ka i jiri ụkwụ gafee nnukwu ala ịkpa nke dị egwu,+ ebe e nwere agwọ ọjọọ+ nakwa akpị, ebe bụkwa ala kpọrọ nkụ nke mmiri na-adịghị; onye mere ka mmiri si n’oké nkume siri ike gbapụtara gị;+
6 Ha asịghị, ‘Olee ebe Jehova nọ, bụ́ Onye si n’ala Ijipt kpọpụta anyị,+ Onye duuru anyị gafere ala ịkpa, gafere mbara ọzara+ na olulu, gafere ala mmiri na-adịghị+ na ala oké ọchịchịrị,+ gafere ala mmadụ na-agafetụbeghị, nke mmadụ na-ebitụbeghị?’