Ezikiel 36:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 M ga-efesa unu mmiri dị ọcha, unu ga-adịkwa ọcha.+ M ga-asachapụ+ unu adịghị ọcha unu niile, sachapụkwa unu arụsị unu niile ndị na-asọ oyi ka nsị.+ Hosia 14:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Ifrem ga-asị, ‘Gịnị ka gbasara mụ na arụsị?’+ “Mụ onwe m ga-azaghachi, m ga-elegide ya anya.+ Mụ onwe m dị ka osisi junipa nke jupụtara n’akwụkwọ ndụ.+ Ọ bụ m ga-amịrị gị mkpụrụ.”
25 M ga-efesa unu mmiri dị ọcha, unu ga-adịkwa ọcha.+ M ga-asachapụ+ unu adịghị ọcha unu niile, sachapụkwa unu arụsị unu niile ndị na-asọ oyi ka nsị.+
8 “Ifrem ga-asị, ‘Gịnị ka gbasara mụ na arụsị?’+ “Mụ onwe m ga-azaghachi, m ga-elegide ya anya.+ Mụ onwe m dị ka osisi junipa nke jupụtara n’akwụkwọ ndụ.+ Ọ bụ m ga-amịrị gị mkpụrụ.”