Jeremaya 2:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Gịnị bụ ihe na-ezighị ezi nna unu hà hụrụ n’ebe m nọ+ nke mere ha ji nọrọ m n’ebe dị anya,+ ha wee na-eso arụsị na-abaghị uru,+ ha onwe ha wee ghọọ ndị na-abaghị uru?+ Hosia 7:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ihe Izrel ji anya isi agbagidewo ya akaebe,+ ma ha alaghachikwurughị Jehova bụ́ Chineke ha,+ ihe a dum emeghịkwa ka ha chọọ ya.+ Maịka 6:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “Ndị m,+ gịnị ka m mere unu? Oleekwa otú m si mee ka ike m gwụ unu?+ Gbagidenụ m akaebe.+
5 Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Gịnị bụ ihe na-ezighị ezi nna unu hà hụrụ n’ebe m nọ+ nke mere ha ji nọrọ m n’ebe dị anya,+ ha wee na-eso arụsị na-abaghị uru,+ ha onwe ha wee ghọọ ndị na-abaghị uru?+
10 Ihe Izrel ji anya isi agbagidewo ya akaebe,+ ma ha alaghachikwurughị Jehova bụ́ Chineke ha,+ ihe a dum emeghịkwa ka ha chọọ ya.+