Abụ Ọma 97:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ígwé ojii na oké ọchịchịrị gbara ya gburugburu;+Ezi omume na ikpe ziri ezi bụ ntọala nke ocheeze ya.+ Abụ Ọma 145:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Jehova bụ onye ezi omume n’ụzọ ya niile,+Ọ na-eguzosikwa ike n’ọrụ ya niile.+ Aịzaya 51:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ezi omume m dị nso.+ Nzọpụta m+ ga-apụta, ogwe aka m ga-ekpekwa ọbụna ndị dị iche iche ikpe.+ Agwaetiti niile ga-enwe olileanya n’ebe m nọ,+ ha ga-echerekwa ogwe aka m.+
2 Ígwé ojii na oké ọchịchịrị gbara ya gburugburu;+Ezi omume na ikpe ziri ezi bụ ntọala nke ocheeze ya.+
5 Ezi omume m dị nso.+ Nzọpụta m+ ga-apụta, ogwe aka m ga-ekpekwa ọbụna ndị dị iche iche ikpe.+ Agwaetiti niile ga-enwe olileanya n’ebe m nọ,+ ha ga-echerekwa ogwe aka m.+