12 Ọ̀ bụ m tụrụ ime ndị a niile? Ọ̀ bụ m mụrụ ha, nke mere i ji sị m, ‘Kuru ha n’obi gị,+ dị nnọọ ka nwoke nke na-elekọta nwa si eku nwa na-aṅụ ara,’+ banye n’ala ị ṅụụrụ ndị nna nna ha iyi inye ha?+
15 otú ahụ ka ọ ga-eme ka ọtụtụ mba kụja.+ Ọnụ ga-emechi ndị eze+ n’ihi ya, n’ihi na ha ga-ahụ ihe a na-akọtụbeghịrị ha, ha ga-atụgharịkwa uche n’ihe ha na-anụtụbeghị.+
16 Ị ga-aṅụ ara nke mba dị iche iche.+ Ị ga-amịkwa ara ndị eze.+ Ị ga-amara na mụ onwe m, Jehova,+ bụ Onye Nzọpụta gị,+ nakwa na Dike+ nke Jekọb bụ Onye Mgbapụta gị.+