Ọnụ Ọgụgụ 11:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Jehova wee gwa Mozis, sị: “Aka Jehova ọ̀ dị mkpụmkpụ?+ Ugbu a, ị ga-ahụ ma ihe m kwuru ọ̀ ga-emezu ma ọ̀ bụ na ọ gaghị emezu.”+ Aịzaya 40:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ị̀ matabeghị, ka ọ̀ bụ na ị nụbeghị?+ Jehova, bụ́ Onye kere nsọtụ niile nke ụwa, bụ Chineke ruo mgbe ebighị ebi.+ Ọ naghị ada mbà, ike anaghịkwa agwụ ya.+ Nghọta ya enweghị nchọpụta.+ Aịzaya 59:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 59 Lee! Aka Jehova adịghị mkpụmkpụ nke na ọ pụghị ịzọpụta unu,+ ọ bụghịkwa onye ntị ike nke na ọ pụghị ịnụ ihe.+
23 Jehova wee gwa Mozis, sị: “Aka Jehova ọ̀ dị mkpụmkpụ?+ Ugbu a, ị ga-ahụ ma ihe m kwuru ọ̀ ga-emezu ma ọ̀ bụ na ọ gaghị emezu.”+
28 Ị̀ matabeghị, ka ọ̀ bụ na ị nụbeghị?+ Jehova, bụ́ Onye kere nsọtụ niile nke ụwa, bụ Chineke ruo mgbe ebighị ebi.+ Ọ naghị ada mbà, ike anaghịkwa agwụ ya.+ Nghọta ya enweghị nchọpụta.+
59 Lee! Aka Jehova adịghị mkpụmkpụ nke na ọ pụghị ịzọpụta unu,+ ọ bụghịkwa onye ntị ike nke na ọ pụghị ịnụ ihe.+