Abụ Ọma 75:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ihi na e nwere iko dị n’aka Jehova,+Mmanya dị n’ime ya na-agbọ ụfụfụ, a gwara ya agwa.Ọ ga-agbapụtakwa ikè mmanya dị n’iko ahụ;Ndị ajọ omume niile nọ n’ụwa ga-aṅụ ya, ṅụkpọọ ya.”+ Jeremaya 25:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 N’ihi na nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel gwara m: “Nara m iko mmanya a nke ọnụma m, meekwa ka mba niile m ga-eziga gị ṅụọ ya.+ Mkpughe 14:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 ọ ga-aṅụkwa mmanya nke iwe Chineke,+ bụ́ nke a na-agbanye n’ime iko nke ọnụma ya n’agwaghị ya agwa, a ga-ejikwa ọkụ na sọlfọ+ mekpaa ya ahụ́+ n’ihu ndị mmụọ ozi dị nsọ na n’ihu Nwa Atụrụ ahụ.
8 N’ihi na e nwere iko dị n’aka Jehova,+Mmanya dị n’ime ya na-agbọ ụfụfụ, a gwara ya agwa.Ọ ga-agbapụtakwa ikè mmanya dị n’iko ahụ;Ndị ajọ omume niile nọ n’ụwa ga-aṅụ ya, ṅụkpọọ ya.”+
15 N’ihi na nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel gwara m: “Nara m iko mmanya a nke ọnụma m, meekwa ka mba niile m ga-eziga gị ṅụọ ya.+
10 ọ ga-aṅụkwa mmanya nke iwe Chineke,+ bụ́ nke a na-agbanye n’ime iko nke ọnụma ya n’agwaghị ya agwa, a ga-ejikwa ọkụ na sọlfọ+ mekpaa ya ahụ́+ n’ihu ndị mmụọ ozi dị nsọ na n’ihu Nwa Atụrụ ahụ.