Aịzaya 10:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ, na ọ dịkwaghị mgbe ndị fọdụrụ n’Izrel+ na ndị lanahụrụ alanahụ n’ụlọ Jekọb ga-adabere n’onye ahụ nke na-eti ha ihe,+ ha ga-adaberekwa n’ebe Jehova, bụ́ Onye Nsọ Izrel,+ nọ, n’eziokwu.+ Ndị Rom 9:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Aịzaya tikwara mkpu banyere Izrel, sị: “Ọ bụ ezie na ọnụ ọgụgụ ụmụ Izrel pụrụ ịdị ka ájá nke oké osimiri,+ ọ bụ ndị fọdụrụ ka a ga-azọpụta.+
20 Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ, na ọ dịkwaghị mgbe ndị fọdụrụ n’Izrel+ na ndị lanahụrụ alanahụ n’ụlọ Jekọb ga-adabere n’onye ahụ nke na-eti ha ihe,+ ha ga-adaberekwa n’ebe Jehova, bụ́ Onye Nsọ Izrel,+ nọ, n’eziokwu.+
27 Aịzaya tikwara mkpu banyere Izrel, sị: “Ọ bụ ezie na ọnụ ọgụgụ ụmụ Izrel pụrụ ịdị ka ájá nke oké osimiri,+ ọ bụ ndị fọdụrụ ka a ga-azọpụta.+