Jenesis 22:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ọ bụkwa site ná mkpụrụ gị+ ka mba niile nke ụwa ga-agọzi onwe ha n’ihi na i gewo ntị n’olu m.’”+ Ndị Rom 11:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ya mere, n’ụzọ dị otú a, n’oge a kara aka, ndị fọdụrụ+ apụtawokwa dị ka nhọrọ+ e mere n’ihi obiọma na-erughịrị mmadụ si dị. Ndị Galeshia 3:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ma, ọ bụ Ebreham+ na mkpụrụ ya+ ka e kwere nkwa ndị ahụ. Ihe o kwuru abụghị: “Na mkpụrụ dị iche iche,” dị ka ọ̀ na-ekwu banyere ọtụtụ mkpụrụ, kama dị ka à ga-asị na ọ na-ekwu banyere otu onye, ọ sịrị:+ “Na mkpụrụ gị,”+ nke bụ́ Kraịst.+ Ndị Galeshia 3:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ọ bụrụkwa na unu bụ ndị nke Kraịst, unu bụ n’ezie mkpụrụ Ebreham,+ ndị nketa dị ka nkwa e kwere si dị.+
5 Ya mere, n’ụzọ dị otú a, n’oge a kara aka, ndị fọdụrụ+ apụtawokwa dị ka nhọrọ+ e mere n’ihi obiọma na-erughịrị mmadụ si dị.
16 Ma, ọ bụ Ebreham+ na mkpụrụ ya+ ka e kwere nkwa ndị ahụ. Ihe o kwuru abụghị: “Na mkpụrụ dị iche iche,” dị ka ọ̀ na-ekwu banyere ọtụtụ mkpụrụ, kama dị ka à ga-asị na ọ na-ekwu banyere otu onye, ọ sịrị:+ “Na mkpụrụ gị,”+ nke bụ́ Kraịst.+
29 Ọ bụrụkwa na unu bụ ndị nke Kraịst, unu bụ n’ezie mkpụrụ Ebreham,+ ndị nketa dị ka nkwa e kwere si dị.+