Aịzaya 12:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ị ga-asịkwa n’ụbọchị ahụ:+ “M ga-ekele gị, Jehova, n’ihi na ọ bụ ezie na i wesoro m iwe, iwe gị dajụrụ,+ i wee kasie m obi.+ Aịzaya 61:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 ịkpọsa afọ Jehova na-egosi ihu ọma ya,+ na ụbọchị Chineke anyị ga-abọ ọbọ;+ ịkasi ndị niile na-eru uju obi;+
12 Ị ga-asịkwa n’ụbọchị ahụ:+ “M ga-ekele gị, Jehova, n’ihi na ọ bụ ezie na i wesoro m iwe, iwe gị dajụrụ,+ i wee kasie m obi.+
2 ịkpọsa afọ Jehova na-egosi ihu ọma ya,+ na ụbọchị Chineke anyị ga-abọ ọbọ;+ ịkasi ndị niile na-eru uju obi;+