Ọnụ Ọgụgụ 16:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ọkụ wee si n’ebe Jehova nọ pụta+ rechapụ narị ndị ikom abụọ na iri ise ahụ, bụ́ ndị nọ na-esure ihe nsure ọkụ ahụ na-esi ísì ụtọ.+ 2 Ndị Tesalonaịka 1:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 n’ọkụ na-enwu enwu, mgbe ọ na-abọ ọbọ+ n’ahụ́ ndị na-amaghị Chineke,+ na ndị na-adịghị erube isi+ n’ozi ọma banyere Onyenwe anyị Jizọs.+
35 Ọkụ wee si n’ebe Jehova nọ pụta+ rechapụ narị ndị ikom abụọ na iri ise ahụ, bụ́ ndị nọ na-esure ihe nsure ọkụ ahụ na-esi ísì ụtọ.+
8 n’ọkụ na-enwu enwu, mgbe ọ na-abọ ọbọ+ n’ahụ́ ndị na-amaghị Chineke,+ na ndị na-adịghị erube isi+ n’ozi ọma banyere Onyenwe anyị Jizọs.+