Aịzaya 19:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ụbọchị ahụ, a ga-enwe obodo ise ndị ga na-asụ asụsụ Kenan+ n’ala Ijipt,+ na-aṅụkwara Jehova nke ụsụụ ndị agha iyi.+ A ga na-akpọ otu n’ime ha Obodo Ntida. Jeremaya 44:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 Nke a bụ okwu ruru Jeremaya ntị maka ndị Juu niile bi n’ala Ijipt,+ bụ́ ndị bi na Migdọl+ na Tapanhis+ na Nọf+ nakwa n’ala Patrọs,+ sị:
18 N’ụbọchị ahụ, a ga-enwe obodo ise ndị ga na-asụ asụsụ Kenan+ n’ala Ijipt,+ na-aṅụkwara Jehova nke ụsụụ ndị agha iyi.+ A ga na-akpọ otu n’ime ha Obodo Ntida.
44 Nke a bụ okwu ruru Jeremaya ntị maka ndị Juu niile bi n’ala Ijipt,+ bụ́ ndị bi na Migdọl+ na Tapanhis+ na Nọf+ nakwa n’ala Patrọs,+ sị: