Joshụa 11:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ọ dịghị ụmụ Enak fọdụrụ n’ala ụmụ Izrel. Ọ bụ naanị na Geza+ nakwa na Gat+ nakwa n’Ashdọd+ ka ha fọdụrụ.+ Joshụa 13:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 (malite na ngalaba Osimiri Naịl nke dị n’ihu Ijipt ruo n’ókè Ekrọn n’ebe ugwu,+ a na-ewerebu ya dị ka nke ndị Kenan);+ ndị isi ise+ nke ndị Filistia, ndị Geza+ na ndị Ashdọd,+ ndị Ashkelọn,+ ndị Gat+ na ndị Ekrọn;+ na ndị Avim.+
22 Ọ dịghị ụmụ Enak fọdụrụ n’ala ụmụ Izrel. Ọ bụ naanị na Geza+ nakwa na Gat+ nakwa n’Ashdọd+ ka ha fọdụrụ.+
3 (malite na ngalaba Osimiri Naịl nke dị n’ihu Ijipt ruo n’ókè Ekrọn n’ebe ugwu,+ a na-ewerebu ya dị ka nke ndị Kenan);+ ndị isi ise+ nke ndị Filistia, ndị Geza+ na ndị Ashdọd,+ ndị Ashkelọn,+ ndị Gat+ na ndị Ekrọn;+ na ndị Avim.+