Aịzaya 15:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ha kere ákwà iru uju+ n’úkwù nọrọ n’okporo ámá ndị dị n’ime ya. Onye ọ bụla nke nọ n’ime ya na-eti mkpu ákwá n’elu ụlọ+ ndị dị n’ime ya nakwa n’ámá obodo ya, kwara ákwá na-agbada.+ Jeremaya 48:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 “‘A nọ n’elu ụlọ niile dị na Moab nakwa n’ámá ya niile na-eti mkpu ákwá;+ n’ihi na akụwaala m Moab dị nnọọ ka ite na-abaghị uru,’+ ka Jehova kwuru.
3 Ha kere ákwà iru uju+ n’úkwù nọrọ n’okporo ámá ndị dị n’ime ya. Onye ọ bụla nke nọ n’ime ya na-eti mkpu ákwá n’elu ụlọ+ ndị dị n’ime ya nakwa n’ámá obodo ya, kwara ákwá na-agbada.+
38 “‘A nọ n’elu ụlọ niile dị na Moab nakwa n’ámá ya niile na-eti mkpu ákwá;+ n’ihi na akụwaala m Moab dị nnọọ ka ite na-abaghị uru,’+ ka Jehova kwuru.