Aịzaya 19:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Okwu e kwuru megide Ijipt:+ Lee! Jehova nọ n’elu ígwé ojii+ nke ji ọsọ na-abata n’Ijipt. Chi na-abaghị uru nke Ijipt ga-ama jijiji n’ihi ya,+ obi ga-alọkwa ndị Ijipt mmiri n’obodo ha.+ Aịzaya 19:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ụbọchị ahụ, Ijipt ga-adị ka ụmụ nwaanyị, ọ ga-ama jijiji,+ nọrọkwa n’ụjọ n’ihi aka nke Jehova nke ụsụụ ndị agha na-atụ ya.+
19 Okwu e kwuru megide Ijipt:+ Lee! Jehova nọ n’elu ígwé ojii+ nke ji ọsọ na-abata n’Ijipt. Chi na-abaghị uru nke Ijipt ga-ama jijiji n’ihi ya,+ obi ga-alọkwa ndị Ijipt mmiri n’obodo ha.+
16 N’ụbọchị ahụ, Ijipt ga-adị ka ụmụ nwaanyị, ọ ga-ama jijiji,+ nọrọkwa n’ụjọ n’ihi aka nke Jehova nke ụsụụ ndị agha na-atụ ya.+