15 “Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova gwara Taya, ‘Mgbe a nụrụ ụda ọdịda gị, mgbe onye e merụrụ ahụ́ nke ukwuu na-asụ ude, mgbe e gburu mmadụ n’ime gị, ọ̀ bụ na agwaetiti dị iche iche agaghị ama jijiji?+
19 Ma ndị niile maara gị n’etiti ndị dị iche iche ga-ekporopụ anya na-ele gị.+ Ihe ụjọ mberede ga-abịakwasị gị, ị gaghị adịkwa ọzọ ruo mgbe ebighị ebi.”’”+