Levitikọs 26:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 M ga-enyefe obodo unu dị iche iche n’ọnụ mma agha+ ma mee ka ebe nsọ unu niile tọgbọrọ n’efu,+ m gaghị anụrụ ísì ụtọ nke àjà unu.+ Diuterọnọmi 29:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 N’ihi ya, Jehova ji iwe+ na ọnụma na oké iwe fopụ ha n’ala ha, wee tụga ha n’ala ọzọ dị ka ọ dị taa.’+
31 M ga-enyefe obodo unu dị iche iche n’ọnụ mma agha+ ma mee ka ebe nsọ unu niile tọgbọrọ n’efu,+ m gaghị anụrụ ísì ụtọ nke àjà unu.+
28 N’ihi ya, Jehova ji iwe+ na ọnụma na oké iwe fopụ ha n’ala ha, wee tụga ha n’ala ọzọ dị ka ọ dị taa.’+