Ọpụpụ 31:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 “Ma gị onwe gị, gwa ụmụ Izrel, sị, ‘Unu ga-edebe ụbọchị izu ike m karịsịa,+ n’ihi na ọ bụ ihe ịrịba ama n’etiti mụ na unu n’ọgbọ niile unu ka unu wee mara na mụ onwe m bụ Jehova onye na-edo unu nsọ.+ Ezikiel 20:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 M nyekwara ha ụbọchị izu ike m,+ ka ọ bụrụ ihe ịrịba ama n’etiti mụ na ha,+ ka ha wee mara na mụ onwe m bụ Jehova, onye na-edo ha nsọ.
13 “Ma gị onwe gị, gwa ụmụ Izrel, sị, ‘Unu ga-edebe ụbọchị izu ike m karịsịa,+ n’ihi na ọ bụ ihe ịrịba ama n’etiti mụ na unu n’ọgbọ niile unu ka unu wee mara na mụ onwe m bụ Jehova onye na-edo unu nsọ.+
12 M nyekwara ha ụbọchị izu ike m,+ ka ọ bụrụ ihe ịrịba ama n’etiti mụ na ha,+ ka ha wee mara na mụ onwe m bụ Jehova, onye na-edo ha nsọ.