Ilu 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 iji nata ịdọ aka ná ntị+ nke na-enye nghọta,+ ezi omume+ na ikpe ziri ezi+ na ịkwụwa aka ọtọ,+ Ilu 5:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 I wee sị: “Lee otú m si kpọ ịdọ aka ná ntị asị,+ otú obi m sikwa leda ọbụna ịba mba anya!+ Zefanaya 3:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 M sịrị, ‘Ị ghaghị ịtụ egwu m; ị ga-anara ịdọ aka ná ntị’;+ ka e wee ghara ibipụ ebe obibi ya+—m ga-eme ka ọ zaa ajụjụ ihe ahụ niile.+ N’ezie, ọ na-enu ha enu n’obi ime ihe ọjọọ.+
7 M sịrị, ‘Ị ghaghị ịtụ egwu m; ị ga-anara ịdọ aka ná ntị’;+ ka e wee ghara ibipụ ebe obibi ya+—m ga-eme ka ọ zaa ajụjụ ihe ahụ niile.+ N’ezie, ọ na-enu ha enu n’obi ime ihe ọjọọ.+