25 Kwụsị ịgba ụkwụ ọtọ, kwụsịkwa ime ka akpịrị na-akpọ gị nkụ.+ Ma ị sịrị, ‘Ọ baghị uru!+ Ee e, kama ahụrụ m ndị mba ọzọ n’anya,+ ọ bụ ha ka m ga-eso.’+
5 Ma dị ka ekweghị ekwe+ gị na obi gị nke na-enweghị nchegharị+ si dị, ị na-akpakọtara onwe gị ọnụma+ nke ga-abịakwasị gị n’ụbọchị ọnụma+ nakwa n’ụbọchị a ga-ekpughe+ ikpe ezi omume nke Chineke.+
13 ma na-agbanụ ibe unu ume+ kwa ụbọchị, n’ogologo oge a nke a pụrụ ịkpọ “Taa,”+ ka onye ọ bụla n’ime unu ghara ịbụ onye ike dị aghụghọ+ nke mmehie mere ka obi ya kpọchie.