Aịzaya 34:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “N’ihi na ọbara ga-ekpuchi mma agha m+ n’eluigwe. Lee! Ọ ga-abịakwasị Idọm,+ bụ́ ndị m ga-ebibi+ n’ikpe ziri ezi. Jeremaya 49:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “Idọm ga-aghọ ihe ijuanya.+ Onye ọ bụla nke na-agafere ya ga-ekporopụ anya na-ele ya ma fụọ mkpọrọhịhị n’ihi ihe otiti niile e tiri ya.+ Ezikiel 35:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Dị nnọọ ka ị ṅụrịrị ọṅụ maka ihe nketa nke ụlọ Izrel n’ihi na e mere ka ọ tọgbọrọ n’efu, m ga-eme gị otu ihe ahụ.+ Ị ga-abụ ebe tọgbọrọ n’efu, gị ógbè Sia bụ́ ugwu ugwu, ọbụna Idọm dum, ha dum;+ ha ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova.’”+
5 “N’ihi na ọbara ga-ekpuchi mma agha m+ n’eluigwe. Lee! Ọ ga-abịakwasị Idọm,+ bụ́ ndị m ga-ebibi+ n’ikpe ziri ezi.
17 “Idọm ga-aghọ ihe ijuanya.+ Onye ọ bụla nke na-agafere ya ga-ekporopụ anya na-ele ya ma fụọ mkpọrọhịhị n’ihi ihe otiti niile e tiri ya.+
15 Dị nnọọ ka ị ṅụrịrị ọṅụ maka ihe nketa nke ụlọ Izrel n’ihi na e mere ka ọ tọgbọrọ n’efu, m ga-eme gị otu ihe ahụ.+ Ị ga-abụ ebe tọgbọrọ n’efu, gị ógbè Sia bụ́ ugwu ugwu, ọbụna Idọm dum, ha dum;+ ha ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova.’”+