1 Ndị Eze 14:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ha onwe ha kwa wee na-ewuru onwe ha ebe dị elu+ na ogidi nsọ+ na ogwe osisi dị nsọ+ n’elu ugwu ọ bụla dị elu+ nakwa n’okpuru osisi ọ bụla jupụtara n’akwụkwọ ndụ.+ Jeremaya 17:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọbụna ụmụ ha na-echeta ebe ịchụàjà ha na ogwe osisi ha dị nsọ ndị dị n’akụkụ osisi jupụtara n’akwụkwọ ndụ, n’elu ugwu ndị dị elu,+
23 Ha onwe ha kwa wee na-ewuru onwe ha ebe dị elu+ na ogidi nsọ+ na ogwe osisi dị nsọ+ n’elu ugwu ọ bụla dị elu+ nakwa n’okpuru osisi ọ bụla jupụtara n’akwụkwọ ndụ.+
2 Ọbụna ụmụ ha na-echeta ebe ịchụàjà ha na ogwe osisi ha dị nsọ ndị dị n’akụkụ osisi jupụtara n’akwụkwọ ndụ, n’elu ugwu ndị dị elu,+