-
Diuterọnọmi 30:9Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
9 Jehova bụ́ Chineke gị ga-emekwa ka i nwee ọbụna karịa ihe ga-ezuru gị n’ihe niile aka gị na-arụ,+ ná mkpụrụ nke afọ gị na ụmụ anụ ụlọ+ gị na ihe ala gị na-emepụta,+ nke ga-eme ka i nwee ihe n’ụba;+ n’ihi na Jehova ga-enwe aṅụrị n’ihi gị wee meere gị ihe ọma, dị nnọọ ka o nwere aṅụrị n’ihi nna nna gị hà;+
-