Levitikọs 26:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 m ga-enye unu mmiri ozuzo n’oge kwesịrị ekwesị,+ ala unu ga-emepụtakwa ihe,+ osisi ndị dị n’ubi ga-amịkwa mkpụrụ.+ Abụ Ọma 67:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ala ga-emepụta ihe nke ọma;+Chineke bụ́ Chineke anyị ga-agọzi anyị.+ 2 Ndị Kọrịnt 9:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ma onye na-enye onye na-agha mkpụrụ mkpụrụ n’ụba, nke na-enyekwa achịcha n’ụba ka ndị mmadụ rie,+ ga-enye mkpụrụ unu na-agha, meekwa ka ọ dị ọtụtụ, ọ ga-emekwa ka ihe ezi omume unu na-arụpụta+ dị ukwuu karị.)
4 m ga-enye unu mmiri ozuzo n’oge kwesịrị ekwesị,+ ala unu ga-emepụtakwa ihe,+ osisi ndị dị n’ubi ga-amịkwa mkpụrụ.+
10 Ma onye na-enye onye na-agha mkpụrụ mkpụrụ n’ụba, nke na-enyekwa achịcha n’ụba ka ndị mmadụ rie,+ ga-enye mkpụrụ unu na-agha, meekwa ka ọ dị ọtụtụ, ọ ga-emekwa ka ihe ezi omume unu na-arụpụta+ dị ukwuu karị.)