12 O wee gaa n’ụlọ eze, n’ụlọ iri ihe nke odeakwụkwọ, ma, lee! ndị isi niile nọ ọdụ n’ebe ahụ, ya bụ, Elishama+ bụ́ odeakwụkwọ na Deleya+ nwa Shemaya na Elnetan+ nwa Akbọ+ na Gemaraya+ nwa Shefan+ na Zedekaya nwa Hananaya na ndị niile ọzọ bụ́ ndị isi.