2 Ndị Eze 25:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ma Nebukadneza eze Babịlọn họpụtara Gedalaya+ nwa Ahaịkam+ nwa Shefan+ ịbụ onyeisi ndị+ a hapụrụ n’ala Juda, bụ́ ndị ọ hapụrụ. Jeremaya 39:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 ha ziri ozi, e wee kpọpụta Jeremaya n’Ogige Ndị Nche+ wee nyefee ya n’aka Gedalaya+ nwa Ahaịkam+ nwa Shefan,+ ka ọ kpọrọ ya laa n’ụlọ ya, ka o wee biri n’etiti ndị ya.
22 Ma Nebukadneza eze Babịlọn họpụtara Gedalaya+ nwa Ahaịkam+ nwa Shefan+ ịbụ onyeisi ndị+ a hapụrụ n’ala Juda, bụ́ ndị ọ hapụrụ.
14 ha ziri ozi, e wee kpọpụta Jeremaya n’Ogige Ndị Nche+ wee nyefee ya n’aka Gedalaya+ nwa Ahaịkam+ nwa Shefan,+ ka ọ kpọrọ ya laa n’ụlọ ya, ka o wee biri n’etiti ndị ya.