2 Ndị Eze 22:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 E mesịa, Hilkaya+ bụ́ nnukwu onye nchụàjà gwara Shefan+ bụ́ odeakwụkwọ,+ sị: “Ahụrụ m akwụkwọ iwu+ a n’ụlọ Jehova.” Hilkaya wee nye Shefan akwụkwọ ahụ, o wee malite ịgụ ya. 2 Ihe E Mere 34:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Eze wee nye Hilkaya+ na Ahaịkam+ nwa Shefan na Abdọn nwa Maịka na Shefan+ bụ́ odeakwụkwọ+ nakwa Asaya+ bụ́ onye na-ejere eze ozi iwu, sị:
8 E mesịa, Hilkaya+ bụ́ nnukwu onye nchụàjà gwara Shefan+ bụ́ odeakwụkwọ,+ sị: “Ahụrụ m akwụkwọ iwu+ a n’ụlọ Jehova.” Hilkaya wee nye Shefan akwụkwọ ahụ, o wee malite ịgụ ya.
20 Eze wee nye Hilkaya+ na Ahaịkam+ nwa Shefan na Abdọn nwa Maịka na Shefan+ bụ́ odeakwụkwọ+ nakwa Asaya+ bụ́ onye na-ejere eze ozi iwu, sị: